Life at 50C: Etu ịgba gasị ọkụ sị emetọ ihu eligwe na Naịjirịa

Aha onyonyo, Life at 50C:Otu ịgba gasị ọkụ sị emetọ ihu eligwe na Naịjirịa
Mgbe e biputara ya

Ọtụtụ ndị bi na mpaghara Niger Delta Naịjirịa ekwuola na mmanụ agbịdị dị na be ha dịzị ka ọ bụ abụmọnụ nyere ha.

Nke a bụ maka etu Ngwupụta ya bụ mmanụ siri metọọ be ha ma wetakwara ha nnukwu nhịahụ.

Otu ihe ka emekpa ndị mmadụ ahụ na mpaghara ahụ bụ ịgba gaasị ọkụ, nke bekee kpọrọ 'gas flaring'.

Nwaada Joy na Nwaanyị ndị Niger Delta kọrọ ka ha siri tụgharịzie ọdachi a ka ọ na-abara ha uru n'gbaneyghị na ya bụ ihe na-emetọkwa ihu eligwe

Kirie ya ka ị were anya gị hụ.