You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Lekwa ihe anyị chọpụtara maka ọrịa leukemia
Mgbe e biputara ya
Ihe omimi dị na ya bụ ọrịa Bekee kpọrọ leukemia karịrị akarị.
Ka ọ gburu nwata, ka o gburu okenye.
Dọkịnta Bekee bụ Uche Okeke, onyeisi n'ụlọọgwụ gọọmentị dị n'Enugwu Ukwu, Anambra steeti kọwadara ala ka ya bụ ọrịa si ebido na mgba ama ya.
kirie ya n'uju.