'O nweghi ọrụ ọbụla a ga-enye m ga-eme ka m kwụsị ịgba egwu' - Chekwas Michael

Mgbe e biputara ya

Mana Chekwas Michael hụrụ na ịgba egwu bụ ihe na-enye ya obi aṅụrị wee foro ntutu taa na ya ga na-agba egwu agbanyeghi na nne ya machiri ya ime nke ahụ.

Mgbe ọ gụchara akwụkwọ ma ọ hụghị ọrụ, ịgba egwu napụta ya mee ya ọ bụrụ onye na-enye ndị mmadụ ọrụ ugbua.

Lee ka o siri mee ya