You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Eziagulu Aguleri: Emume 'Olili ọnwa isa' nke afọ 2020 kporo ọkụ, Kirie ka o si gaa
Mgbe e biputara ya
Ndị Eziagulu Aguleri agaghị echefu ọsisọ emume olili ọnwa isa nke afọ 2020 makana ihe ngosi omenaala so ya karịrị akarị.
Maduabuchi Nwalieji bụ a na-etu mmiliọma Ikenga Eziagulu kwuru na afọ ọbụla ha emeghị emume olili ọnwa isa, obodo ahụ agaghị enwe anụrị.
Were anya gị kirie ihe nkiri gosiri etu emume a si gaa.
Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Chiemela Mgbahuru