You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ebube Jane: Nwaada ji ihe ntecha iru were meere onwe ya aha
Mgbe e biputara ya
Nwaada Jane Ebube bụ onye ji ihe ntecha iru were mere onwe ya aha.
Ihe ntecha iru Ebube pụrụ iche nke mere na ọtụtụ ndị mmanụda na-atụrụ ya ụkpa ekele. Were anya hụ ọrụ ebube Ebube ji ihe ntecha iru eme.