Ọ dị mma nwaanyị ịrịọ nwoke ọ hụrụ n'anya maka ọlụlụ?

Mgbe e biputara ya

Ọtụtụ mgbe ka ọ na-abụ nwoke bịa ịrịọ nwaanyị maka ọlụlụ nke Bekee kpọrọ 'Engagement', o gbusa ikpere n'ala rịọ nwaanyị ahụ.

Nke a ebutela oke arụmụka n'etiti ụmụ afọ Igbo, dịka a na-ajụ ma ọ bụ omenala Igbo ka ọ na ọ bụghị.

Mana nwaanyị sekpuru ala rịọ nwoke ka ọ lụọ ya, i chere na ọ bụ ihe ziri ezi?

Ngwa kirie ihe ụfọdụ ndị mmadụ gwara BBC Igbo maka nke a;

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: