'Ahụzịghị m nwa m na nkwa niile o kwere m' - Nne Tina Ezekwe

Aha onyonyo, 'Ahụzịghị m nwa m na nkwa niile o kwere m' - Nne Tine Ezekwe
Mgbe e biputara ya

Tina Ezekwe bụ nwa agbọghọ ndị uweojii gbagburu n'ọnwa Mee.

Ezinaụlọ ya, ọ kachasị nne ya na nna ya gwara BBC ahụhụ ha na-ata kemgbe ọ nwụnahụrụ ha.

"Ahụzighị m nwa m na nkwa niile o kwere m" ka nne ya kwuru.

Gee ihe ha gwara anyị n'uju ebe a: