Workers' Day: Ndịọrụ ahụike na ndị ọzọ na-ekele ụmụ Naịjirịa n'ụbọchị ncheta ndịọrụ
Mgbe e biputara ya
Ụbọchị mbụ nke ọnwa Mee afọ ọbụla bụ ụbọchị ncheta ndịọrụ n'ụwa niile.
Nke afọ a, ọrịa coronavirus emeela ka ọtụụ ndịọrụ nọrọ n'ụlọ.
Naanị ndị ọrụ ahụike na ndị ọrụ ndị ọzọ dị mkpa na-agazi ọrụ n'oge a.
Lee ka ụfọdụ ndịọrụ ahụike si ekele ụmụ Igbo taa.


