You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Metal Fabricator: 'O nweghị ụzọ ọzọ e si enweta ego na-abụghị ịrụsi ọrụ ike'
Mgbe e biputara ya
Chukwubuike Paschal Udo bụ nwaokorobia igwe na-erubere isi.
O nwere ike ịgbanwe igwe ka ọ ghọọ ihe ọbụla ọ chọrọ.
Nke a bụ ụzọ o si achụta ihe afọ ga-eri kama ọ ga-anọ nkịtị.
Chukwubuike kwuru na ọ bụ naanị site n'ịrụsi ọrụ ike nakwa ịgba mbọ ka nwa ogbenye nwere ike iji baa ọgaranya.
Lelee ihe nkiri a dịka BBC Igbo si ewetara gị kwa izuụka.
Ndị mere ya bụ Adline Okere na Vining Ogu.