Coronavirus: Ọrịa juru aka dọtị nwereike ibufere mmadụ ọrịa.

Aha onyonyo, Lee etu nje ọrịa si ebufe onwe ha site n'aka atịtị
Mgbe e biputara ya

Dkt Adele McCormick sị Mahadum Westminster dị na Lọndọn na-egosi ụzọ kachamma iji gbochi mbute nje ndị dịka Covid-19.

Dkt McCormick gosiri anyị etu e si akwọ aka ka anyị ghara ibute nje ma ọrịa.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: