Anambra flood: Idemmiri achụpụla ọtụtụ n'ụlọ n' Anambara steeti

Mgbe e biputara ya

Idemmiri enyeela ọtụtụ ndị mmadụ ọsọ n'Onicha, Anambara steeti.