Elisha Abbo: Etiri m ya ihe iji bọọ ihe o tiri nwanne m nwaanyị

Mgbe e biputara ya

Senetọ Elisha Abbo tiri nwaanyị ihe n'otu Ọdịa ahịa n'Abuja.

Abbo gwara BBC n'ekwentị na ihe mere o jiri tie nwaanyị ụra bụ iji bọọ ihe o mere nwanne ya nwaanyị.