Ịgba ndị a na-enyo enyo n'anwụ na-egosi na ndị uweojii na-arụ ọrụ - Amarizu
Mgbe e biputara ya
Ebere Amarizu bụ ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii n'Enugwu steeti kwuru na ịgba ndị a na-enyo enyo n'anwụ ga-eme ka ndị ọzọ mụrụ akọ.
O kwukwara na ọ bụ etu ndị uweojii si egosi na ọ bụghị akụkọ ka a na-akọ, na ha na-arụ ọrụ.