Aubameyang: Obi dị m ụto ị soro ndị Arsenal bụ otu egwuregwu ukwu

Mgbe e biputara ya

Pierre-Emerick Aubameyang nke Gabọn kọwara ihe mere o jiri hapụ otu Dortmund banye otu Arsenal.